Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 19:23 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

23 “ ‘Mgbe unu batara nʼala ahụ kụọ mkpụrụ osisi dị iche iche, unu erila mkpụrụ osisi ahụ mịrị nʼafọ nke mbụ, ọ bụ ihe rụrụ arụ. Ruo nʼafọ nke atọ, ha bụ ihe rụrụ arụ. Unu agaghị eri ha.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

23 Ma mb͕e unu gābà n'ala ahu, mb͕e unu gākuwori osisi nile ọ bula ibu ihe-oriri, unu gāgu kwa nkpuru-ya n'ebighi-úgwù-ya: arọ atọ ka ọ gāburu unu ihe anēbighi úgwù; agaghi-eri ya.

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 19:23

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy