Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 18:7 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

7 “ ‘Ị gaghị eleda nna gị anya site na i jekwuru nne gị ka gị na ya nwe mmekọ edina. Nne gị ka ọ bụ; gị na ya agaghị enwe ụdị mmekọ dị otu a.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

7 Ekpughela ọtọ nna-gi, bú ọtọ nne-gi: nne-gi ka ọ bu; ekpughela ọtọ-ya.

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 18:7

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy