Levitikọs 18:6 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 “ ‘Onye ọbụla ya na mmadụ bụ nwanne e jekwurukwala ya ka ha nwe mmekọ edina, i ji kpughee ọtọ ya. Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị. Viz kapitolaBible Nso6 Nwoke ọ bula abiarula nso onye-aru-ya ọ bula, ikpughe ọtọ-ya: Mu onwem bu Jehova. Viz kapitola |