Levitikọs 18:5 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Debenụ iwu m na ụkpụrụ m, nʼihi na onye na-edebe ha ga-adị ndụ site na ha. Abụ m Onyenwe anyị. Viz kapitolaBible Nso5 Unu gēdebe kwa ukpurum nile na ikpém nile: nke madu gēme, di ndu nime ha: Mu onwem bu Jehova. Viz kapitola |