Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 18:4 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

4 Unu ga-edebe iwu m niile, gbasookwa ụkpụrụ m niile nʼihi na abụ m Onyenwe anyị Chineke unu.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

4 Ikpém nile ka unu gēme, ọ bu kwa ukpurum nile ka unu gēdebe, ijeghari nime ha: Mu onwem bu Jehova, bú Chineke-unu.

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 18:4

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy