Levitikọs 18:29 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a29 “ ‘Onye ọbụla nʼetiti unu mere ihe arụ ndị a, ka a ga-ekewapụ site nʼetiti ndị ya. Viz kapitolaBible Nso29 N'ihi na onye ọ bula nke nēme ihe ọ bula nime ihe-árú ndia nile, agēbipu nkpuru-obi nile nēme ha n'etiti ndi-ha. Viz kapitola |