Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 18:13 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

13 “ ‘Ị gaghị e jekwuru nwanne nne gị nke nwanyị, ka gị na ya nwe mmekọ edina, nʼihi na ọbara jịkọrọ ya na nne gị, ha bụ otu ahụ.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

13 Ekpughela ọtọ nwa-nne-nwan yi nke nne-gi: n'ihi na onye-aru nne-gi ka ọ bu.

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 18:13

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy