Levitikọs 16:8 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Ọ ga-efe nza nʼisi mkpi abụọ ahụ, ịchọpụta nke dịrị Onyenwe anyị nke ọzọ abụrụ nke ọ ga-ahapụ. Viz kapitolaBible Nso8 Eron gēfe kwa nzà n'elu nkpi abua ahu; otù nzà diri Jehova, otù nzà di-kwa-ra ewu-ọpupu. Viz kapitola |