Levitikọs 16:7 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Emesịa, ọ ga-ewere mkpi abụọ ndị ahụ chee ha nʼihu Onyenwe anyị nʼọnụ ụzọ ụlọ nzute ahụ. Viz kapitolaBible Nso7 Ọ gēwere kwa nkpi abua ahu, guzo ha n'iru Jehova n'ọnu-uzọ ulo-ikwū nzute. Viz kapitola |