Levitikọs 16:1 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Onyenwe anyị gwara Mosis okwu mgbe ụmụ ndị ikom Erọn abụọ ndị ahụ bịara nʼihu Onyenwe anyị nwụsịrị. Viz kapitolaBible Nso1 Jehova we gwa Moses okwu, mb͕e umu-ndikom abua nke Eron nwusiri, mb͕e ha biaruru nso n'iru Jehova, we nwua; Viz kapitola |