Levitikọs 15:32 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a32 Ndị a bụ usoro iwu gbasara ndị ikom ihe si nʼahụ ha na-asọpụta, na ndị ikom rụrụ arụ nʼihi mkpụrụ nwa si ha nʼahụ pụọ. Viz kapitolaBible Nso32 Nka bu iwu nke onye nwere orùrù, na nke onye ure-ya si n'aru-ya pua, imeru ya nime ya; Viz kapitola |