Levitikọs 15:17 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 A ga-asacha ihe ọbụla mkpụrụ nwa ahụ metụrụ, maọbụ akwa maọbụ akpụkpọ anụ. Ha ga-abụ ihe rụrụ arụ ruo uhuruchi. Viz kapitolaBible Nso17 Uwe ọ bula, ma-ọbu akpukpọ ọ bula, nke ure dikwasi ya, agāsu ya na miri, ọ gāru kwa árú rue anyasi. Viz kapitola |