Levitikọs 15:16 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 “ ‘Nwoke ọbụla mkpụrụ nwa ya si ya nʼamụ pụọ, ga-asa ahụ ya nke ọma, bụrụ onye rụrụ arụ ruo uhuruchi. Viz kapitolaBible Nso16 Nwoke ọ bula, mb͕e ure-ya gēsi n'aru-ya pua, ọ gēwere kwa miri sa anu-aru-ya nile, ọ gāru kwa árú rue anyasi. Viz kapitola |