Levitikọs 15:12 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 “ ‘A ga-etiwa ite aja ọbụla onye ahụ metụrụ aka, jiri mmiri ṅachaa ihe osisi ọbụla o metụrụ aka. Viz kapitolaBible Nso12 Ihe ájá kwa, nke onye nwere orùrù nēmetu aru, agētiwa ya: ihe osisi ọ bula kwa, agāṅacha ya na miri. Viz kapitola |