Levitikọs 14:49 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a49 Ọ ga-ejikwa nnụnụ abụọ, na osisi sida, na ogho uhie, na osisi hisọp mee mmemme ido ihe ọcha. Viz kapitolaBible Nso49 Ọ gēwere kwa nnunu abua, na osisi cedar, na ogho uhie, na hyssop, iwepu nmehie n'ulo ahu: Viz kapitola |