Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 14:2 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

2 “Ndị a bụ usoro iwu gbasara onye ọrịa ekpenta nʼoge a na-eme mmemme ịdị ọcha ya, mgbe e dutere ya bịakwute onye nchụaja.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

2 Nka gābu iwu onye-ekpenta n'ubọchi anēme ya ka ọ di ọcha: na agēme ya ka ọ biakute onye-nchu-àjà:

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 14:2

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy