Levitikọs 11:39 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a39 “ ‘Ọ bụrụ na anụmanụ unu kwesiri iri eri anwụọ, onye ahụ metụrụ ya aka ga-abụ onye rụrụ arụ ruo uhuruchi. Viz kapitolaBible Nso39 Ọzọ, mb͕e otù nime anumanu, nke buru unu ihe-oriri, gānwu; onye nēmetu ozu-ya aka gāru árú rue anyasi. Viz kapitola |