Levitikọs 11:37 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a37 Ọ bụrụ na ozu anụ ahụ adakwasị mkpụrụ ubi a na-aga ịkụ nʼubi, ọ gaghị emerụ ha. Viz kapitolaBible Nso37 Ma mb͕e ihe nke si n'ozu-ha gādakwasi nkpuru-ọghigha ọ bula nke anāgha agha, ihe di ọcha ka ọ bu. Viz kapitola |