Levitikọs 11:3 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Unu nwere ike iri anụmanụ ọbụla ụkwụ ya wara njakpa. nke na-atagharị ọnụ. Viz kapitolaBible Nso3 Anu ọ bula nke ukwu-ya wara njakpa, nke ukwu-ya wara-kwa-ra awara, nke nātaghari kwa ọnu, n'etiti anumanu, nke ahu ka unu gēri. Viz kapitola |