Levitikọs 11:25 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Onye ọbụla metụrụ otu nʼime ozu ha aka ga-asakwa uwe ya, gụọkwa onwe ya dịka onye na-adịghị ọcha ruo uhuruchi. Viz kapitolaBible Nso25 onye ọ bula nke nēbu ihe sitere n'ozu-ha gāsu uwe-ya, ọ gāru kwa árú rue anyasi. Viz kapitola |