Levitikọs 11:23 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a23 Ahụhụ ndị ọzọ niile na-efe efe, ndị nwere ụkwụ anọ, bụ ihe rụrụ arụ. Unu ekwesighị iri ha. Viz kapitolaBible Nso23 Ma anu-ufe ọ bula nke nēnuputa enuputa, nke nwere ukwu anọ, ihe-árú ka ọ buru unu. Viz kapitola |