Levitikọs 10:5 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Ha bịara ghanye aka nʼuwe ime ahụ ha buru ha bupụ nʼazụ ọmụma ụlọ ikwu, dịka Mosis nyere nʼiwu. Viz kapitolaBible Nso5 Ha we biaru nso, buru ha n'uwe-ime-ha je n'azu ọmuma-ulo-ikwū; dika Moses kwuru. Viz kapitola |