Levitikọs 10:11 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Ọrụ unu bụkwa izi ụmụ Izrel ụkpụrụ niile Onyenwe anyị nyere ha site nʼaka Mosis.” Viz kapitolaBible Nso11 ka unu we zí kwa umu Israel ukpuru nile nke Jehova gwaworo ha site n'aka Moses. Viz kapitola |