Juel 3:9 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Kwupụtanụ nke a nʼetiti mba niile: Jikerenụ agha! Kpọteenụ ndị dike nʼagha. Ka ndị agha niile a zụziri azụzi bịaruo nso ibu agha. Viz kapitolaBible Nso9 Kpọsanu nka n'etiti mba nile; donu agha nsọ: kpọtenu ndi-dike; ka ndi-agha nile biarue nso, rigota. Viz kapitola |