Juel 3:20 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Ma Juda ga-abụ ebe mmadụ ga-ebi ruo mgbe ebighị ebi. A ga-ebikwa na Jerusalem nʼọgbọ niile. Viz kapitolaBible Nso20 Ma Juda gābu ebe madu bi rue mb͕e ebighi-ebi, Jerusalem kwa rue ọb͕ọ na ọb͕ọ. Viz kapitola |