Online Bible

- Reklamy -




Juel 3:19 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

19 Ma Ijipt ga-atọgbọrọ nʼefu, Edọm ga-aghọkwa mkpọmkpọ ebe, nʼihi ihe ike ha mere ndị Juda, bụ ndị ha kwafuru ọbara ndị aka ha dị ọcha nʼala ha.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

19 Ijipt gāghọ ebe tọb͕ọrọ n'efu, Edom gāghọ kwa ọzara, bú ebe tọb͕ọrọ n'efu, n'ihi ihe-ike emere umu Juda, n'ihi na ha awusiwo ọbara nēmeghi ihe ọjọ n'ala-ha.

Viz kapitola kopírovat




Juel 3:19

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy