Juel 2:29 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a29 Nʼụbọchị ahụ, aga m awụsa mmụọ m ọbụladị nʼahụ ndị ohu m ndị nwoke na ndị nwanyị. Viz kapitolaBible Nso29 e, ọbuná n'aru ndi-orù ndikom na n'aru ndinyom nēje ozi ka M'gāwusa Mọm na mb͕e ahu. Viz kapitola |