Online Bible

- Reklamy -




Juel 2:12 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

12 “Ọ bụladị ugbu a,” otu a ka Onyenwe anyị kwubiri ya, “Jirinụ obi unu niile lọghachikwute m. Werekwanụ obubu ọnụ, na ịkwa akwa, na iru ụjụ, lọghachikwutenụ m.”

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

12 Ma ọbuná ub͕u a, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), werenu obi-unu nile, werekwa obubu-ọnu, were kwa ikwa-ákwá, were kwa iti-aka-n'obi, chigharikutem:

Viz kapitola kopírovat




Juel 2:12

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy