Jenesis 9:18 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Ụmụ ndị ikom Noa ndị si nʼụgbọ mmiri pụta bụ Shem, Ham na Jafet. (Ham bụ nna Kenan.) Viz kapitolaBible Nso18 Umu-ndikom Noa, ndi siri n'ub͕ọ ahu pua, bu Shem, na Ham, na Jefet: ma Ham bu nna Kenean. Viz kapitola |