Jenesis 8:4 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Nʼụbọchị iri na asaa nke ọnwa asaa, ụgbọ mmiri ahụ gara nọkwasị nʼelu ugwu Ararat. Viz kapitolaBible Nso4 Ub͕ọ ahu we tọb͕ọrọ n'elu ugwu nke Ararat n'ọnwa nke-asa, n'ubọchi nke-iri-na-asa nke ọnwa ahu. Viz kapitola |