Jenesis 8:18 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Ya mere, Noa si nʼụgbọ mmiri ahụ pụta, ya na ụmụ ya, na nwunye ya, na ndị nwunye ụmụ ya. Viz kapitolaBible Nso18 Noa we pua, ya na umu-ya ndikom na nwunye-ya na nwunye nile nke umu-ya ndikom: Viz kapitola |