Jenesis 7:3 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 na ụmụ anụ ufe asaa asaa, dịka ụdị ha si dị, oke na nwunye, maka idebe ụdị ndị a niile ndụ nʼụwa. Viz kapitolaBible Nso3 ufọdu kwa nime anu-ufe nke elu-igwe, asa asa, oke na nwunye: idebe nkpuru ndu n'elu uwa nile. Viz kapitola |