Jenesis 5:7 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Mgbe ọ ghọchara nna Enọsh, Set dịrị ndụ ruo narị afọ asatọ na asaa ọzọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. Viz kapitolaBible Nso7 Set di ndu, mb͕e ọ musiri Enosh, nnù arọ abua na asa, ọ mua umu-ndikom na umu-ndinyom: Viz kapitola |