Jenesis 5:19 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 Mgbe ọ ghọchara nna Enọk, Jared dịrị ndụ narị afọ asatọ ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. Viz kapitolaBible Nso19 Jered di ndu, mb͕e ọ musiri Inok, nnù arọ abua, ọ mua umu-ndikom na umu-ndinyom: Viz kapitola |