Online Bible

- Reklamy -




Jenesis 5:13 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

13 Mgbe ọ ghọchara nna Mahalalel, Kenan dịrị ndụ narị afọ asatọ na iri afọ anọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

13 Kenan di ndu, mb͕e ọ musiri Mahalalel, nnù arọ abua na ọgu abua, ọ mua umu-ndikom na umu-ndinyom:

Viz kapitola kopírovat




Jenesis 5:13

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy