Jenesis 4:3 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Mgbe ụfọdụ oge gasịrị, Ken wetaara Onyenwe anyị ụfọdụ ihe ubi ya dịka onyinye. Viz kapitolaBible Nso3 O rue, n'ọgwugwu ubọchi ufọdu, na Ken wetara ufọdu nime nkpuru ala ibu onyinye-inata-iru-ọma enyere Jehova. Viz kapitola |