Jenesis 4:26 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 Set mụtara nwa nwoke gụọ ya Enọsh. Nʼoge ahụ ka ụmụ mmadụ bidoro ịkpọku aha Onyenwe anyị. Viz kapitolaBible Nso26 Set kwa, ya onwe-ya ka amu-kwa-ra nwa-nwoke nye; ọ kpọ aha-ya Enosh: mb͕e ahu ka amalitere ikpọku aha Jehova. Viz kapitola |