Jenesis 4:24 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a24 Ọ bụrụ na a ga-abọtara Ken ọbọ ugboro asaa, mgbe ahụ, a ga-abọtara Lamek ọbọ iri ugboro asaa na asaa.” Viz kapitolaBible Nso24 Asi na ọ bu okpukpu asa ka agābọ̀ Ken ọ́bọ̀, Agābọ kwa Lemek ọgu okpukpu atọ na iri na asa. Viz kapitola |