Online Bible

- Reklamy -




Jenesis 4:2 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

2 Emesịa Iiv mụtara nwanne ya nwoke Ebel. Ebel ghọrọ onye na-azụ igwe atụrụ. Ma Ken ghọrọ onye ọrụ ubi.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

2 Ọzọ kwa, ọ mua nwa-nṅe-ya nwoke, bú Ebel. Ebel we buru onye nāzù ìgwè ewu na aturu, ma Ken bu onye nālu ọlu ubi.

Viz kapitola kopírovat




Jenesis 4:2

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy