Jenesis 3:23 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a23 Nʼihi nke a, Onyenwe anyị Chineke chụpụrụ ya site nʼogige Iden ka ọ gaa na-arụ ọrụ nʼala e si wepụta ya. Viz kapitolaBible Nso23 Jehova, bú Chineke, we zipu ya n'ubi Iden ab͕ara ogige, ilu ọlu ala ahu nke esiri na ya weputa ya. Viz kapitola |