Online Bible

- Reklamy -




Jenesis 2:8 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

8 Onyenwe anyị Chineke kụrụ ubi a gbara ogige nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ, nʼIden. O tinyere mmadụ ahụ ọ kpụrụ nʼime ubi a.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

8 Jehova, bú Chineke, we kua ubi nke ab͕ara ogige n'Iden, n'Iru-anyanwu; O we tinye madu ahu n'ebe ahu, bú onye Ọ kpururi.

Viz kapitola kopírovat




Jenesis 2:8

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy