Jenesis 2:18 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Onyenwe anyị Chineke kwuru sị, “Ọ dịghị mma ka nwoke nọrọ naanị ya. Aga m emere ya onye inyeaka nke kwesiri ya.” Viz kapitolaBible Nso18 Jehova, bú Chineke, we si, Ọ dighi nma ka madu ahu nọ nání ya; M'gēmere ya onye-iye-aka kwesiri ya. Viz kapitola |