Jenesis 2:16 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Onyenwe anyị Chineke nyere mmadụ ahụ iwu sị ya “I nwere ike iri mkpụrụ osisi niile dị nʼubi a, Viz kapitolaBible Nso16 Jehova, bú Chineke, we nye madu ahu iwu, si, Nkpuru nke sitere n'osisi nile ọ bula nke ubi a ab͕ara ogige ka i ganēri eri: Viz kapitola |