Jenesis 15:3 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Ebram gara nʼihu kwuo sị, “Ebe ọ bụ na m amụtaghị ụmụ, ọ bụ ohu nọ nʼụlọ m ga-eketa akụ m.” Viz kapitolaBible Nso3 Abram si kwa, Le, mu ka I nēnyeghi nkpuru: le kwa, nwa-ulom bu onye nēnweta ihem. Viz kapitola |