Jenesis 13:5 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Ugbu a Lọt, onye ya na Ebram so na njem ya, bụkwa onye nwere akụnụba nke igwe ewu na atụrụ, na igwe ehi, na ọtụtụ ụlọ ikwu. Viz kapitolaBible Nso5 Ọzọ kwa, Lot, onye ya na Abram nāyikọ je, ọ nwere igwè ewu na aturu, na igwè ehi, na ọtutu ulo-ikwū. Viz kapitola |