Jenesis 13:2 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Nʼoge a, Ebram aghọọla ọgaranya dị ukwuu, onye nwere akụnụba nke ọtụtụ anụ ụlọ, na ọlaọcha, na ọlaedo. Viz kapitolaBible Nso2 Abram bu kwa ọgaranya nke-uku n'anu-ulo na n'ọla-ọcha, na n'ọla-edo. Viz kapitola |