Jenesis 12:4 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Ya mere, Ebram hapụrụ gaa dịka Onyenwe anyị gwara ya. Lọt sokwa ya. Ebram agbaala iri afọ asaa na ise mgbe o si na Haran bulie ije. Viz kapitolaBible Nso4 Abram we je, dika Jehova gwara ya okwu; Lot we so ya je: Abram b͕ara ọgu arọ atọ na iri na ise mb͕e o siri na Heran pua. Viz kapitola |