Online Bible

- Reklamy -




Jemis 5:11 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

11 Anyị na-agụ ha ugbu a dịka ndị a gọziri agọzi nʼihi iguzosike ha. Unu anụla maka ogologo ntachiobi nke Job nwere, unu ahụkwala nzube Onyenwe anyị nʼihi na Onyenwe anyị jupụtara nʼebere na ọmịiko.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

11 Le, ayi nākpọ ha ndi ngọzi diri, bú ndi tachiri obi: unu nuru ihe bayere ntachi-obi nke Job, hu kwa ihe Onye-nwe-ayi zubere, na Onye-nwe-ayi bu onye nwere ọmiko ri nne, nwe kwa obi ebere.

Viz kapitola kopírovat




Jemis 5:11

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy