Jemis 2:26 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 Dịka anụ ahụ na-enweghị mmụọ si bụrụ ihe nwụrụ anwụ, otu a ka ọ dịkwa okwukwe na-enweghị ọrụ. Viz kapitolaBible Nso26 N'ihi na dika aru bu ihe nwuru anwu ma mọ adighi ya, ọbuná otú a okwukwe bu ihe nwuru anwu ma ọlu adighi ya. Viz kapitola |