Jemis 2:13 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Nʼihi na agaghị emere onye ọbụla ebere nke na-adịghị emere onye ọzọ ebere. Nʼihi na ebere na-adị ukwuu karịa ikpe ọmụma ya. Viz kapitolaBible Nso13 N'ihi na ọ bu ikpé nke ebere nādighi ya ka agēkpe onye nēmeghi ebere: ebere nānyara ikpé isi. Viz kapitola |